NTỤLEKỌRỊTA NDỊICHE DỊ N’ETITI ỌDỊDỊ ABỤ ỌTITO NA ABỤ NKỌCHA ỤFỌDỤ

Authors

  • O. R. Ifeka Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu, University, Igbariam Campus
  • C. Nebolisa Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu, University, Igbariam Campus

Keywords:

Agụmagụ, Abụ, Abụ Nkọcha, Abụ Otito, Literature, Poem, Satire, Praise Poem

Abstract

Igbo

Nchọcha a bụ maka ịtụlekọrịta ndịiche dị n’etiti ọdịdị abụ otito na abụ nkọcha. E mere nke a site n’ileba anya n’abụ isii ndị a họọrọ site n’Izunwanne nke Ifeka O. R., Nsolibe O. T. na Ezechukwu T. chikọtara na Akpa Uche nke R. M. Ekechukwu chịkọtara. Ụdịdị nchọcha a bụ nchọcha nkọwa n’ihi na ọ bụ usoro ga-enyere anyị aka ịghọta nke ọma etu ihe si kwụrụ. Nchọpụta gosiri na ihe abụ otito ndị a họọrọ ji bụrụ abụ otito bụ maka na ha na-eto mmadụ ma ọ bụ ihe nkịtị maka ihe ọma ha mere ma ọ bụ ọdịdị ha. Ebe abụ ikpe ndị a họọrọ bụ abụ ikpe n’ihi na ha na-akọtọ ajọ ihe niile mmadụ na-eme n’obodo iji mee ka e nwee mgbanwe n’obodo. Ebe ha yitere onwe ha bụ na abụ isii ndị a họọrọ nwegasịrị echiche miri emi na ihe ha na-akụziri ọha na eze. A tụrụ anya na nchọcha a ga-eme ka ndị nkuzi na ụmụ akwụkwọ na-enwe mmasị n’ebe abụ ederede Igbo dị.

 

English

This research is a comparative study of the differences between the structure of panegyric and satirical poems. This is done by looking at six poems selected from Izunwanne by O. R. Ifeka, O. T. Nsolibe and T. Ezechukwu and Akpa Uche by R. M. Ekechukwu. The type of research carried out is descriptive because it will help us understand how things are. Findings show that the selected panegyric poems are praise poems because they are used to humans or things because of what they did or their attributes. Whereas selected satirical poems are satire because they criticise every evil done by man in the society in order to bring change in the society. They are similar in that they deep meaning and lessons for the public. It is expected that this research will make teachers and students develop interest in written Igbo poetry. 

Downloads

Download data is not yet available.

Downloads

Published

2025-04-01

How to Cite

Ifeka, O. R., & Nebolisa, C. (2025). NTỤLEKỌRỊTA NDỊICHE DỊ N’ETITI ỌDỊDỊ ABỤ ỌTITO NA ABỤ NKỌCHA ỤFỌDỤ. Ijele International Journal of the Society for Igbo Studies, 2(1), 1–12. Retrieved from https://ijele.org.ng/index.php/ijele/article/view/16

Issue

Section

Articles