Ọnọdụ Okwu Agbamabụọ n’Asụsụ Igbo
Keywords:
Ọnọdụ, agbamabụọ, asụsụAbstract
Igbo
Nchocha a bụ maka okwu agbamabụọ na ọnọdụ ya n’asụsụ Igbo. Okwu agbamabụọ nyere aka ime ka asụsụ Igbo bụrụ ihe na-eto eto ma mee ka asụsụ bawanye abawaye. Asụsụ ọ bụla nwere ebe ọ na-enyere ibe ya aka ma nwee ebe ya na ibe ya yiri n’otu ụzọ ma ọ bụ n’ụzọ ọzọ. Ụfọdụ n’ime ha bụ ndị e ji akụziri ụmụaka imụ etu e si ekwu okwu ngwa ngwa ma mee ka akpa okwu ụmụaka bawanyekwuu n’ụba. Ndị Igbo kwenyere na asụsụ bụ ntọala ndụ ha n’ihi na onye kpọọ ọba ya mkpọmkpọ ọba, agbataobi e were ya kpọọ ntụ. Nchọcha a bụ n’uche izipụta okwu agbamabụọ na ọnọdụ ya n’asụsụ Igbo. Nwanchọcha mgbakwasara ụkwụ na atụtụ njieme na atụtụ nsinagburugburu. Nchọcha ga-agbaso usoro nkọwasi. Ihe nwanchocha bụ n’uche bu ikowaputa mputara okwu ndi a n’asụsụ Igbo, ichọpụtagasi okwu ufodu ndị na-agakọ ọnụ ma nwee nghọta zuru oke. Arọ nchọcha a bụ na ndị nne na nna ga-enye aka ikụziri ụmụaka okwu abuo nwere otu nghọta doro anya dị na asụsụ Igbo. Ọ ga-eme ka onodu azumaahia, agumakwukwo, alumdi na nwunye na omenala di iche iche gaa n’ihu. Ọzọ, ndị okenye ga-agba mbọ iji asụsụ dị otu a were ekwu okwu tụmadị ebe ụmụaka no n’ọgbakọ ndị ntoroọbịa. Nchọcha a ga-abịa n’isi njedebe site n’ịchọpụtasi ihe ga-enyere ndị Igbo aka ịga n’ihụ ma mee ka ha bụrụ ndị e ji asụsụ ha mara.
English
Language is a very powerful tool used by human beings as a means of interactions, communications, and expressions of thoughts, feelings, values, norms, ideas and perceptions. This study examines reduplicated words and their role in the Igbo language. Reduplicated words help to enhance the growth of the language and increase its richness. Every language has aspects that support its development and areas where it shares similarities with others. Some of these words are used to teach children how to speak fluently and improve their vocabulary. The Igbo people believe that language is the foundation of their existence because if one disregards their language, their identity weakens. This study aims to highlight reduplicated words and their significance in the Igbo language. The research is descriptive method. The primary goal is to define the meaning of these reduplicated words in Igbo, identify commonly used words, and ensure a complete understanding of their usage. The theory used is use theory. The researcher collected data from text books etc. The major findings is that some words cannot be single and convey meaning. They must go in pairs in order to showcase it's meaning clearly. This study suggests that parents should teach children reduplicated words with clear meanings in Igbo. This practice will promote advancements in commerce, education, marriage, and various cultural tradition. Moreso, teachers should make efforts to use such words in speech, especially in youth gatherings. The study will conclude by identifying ways to help the Igbo people progress
while ensuring that their language remains a defining aspect of their identity.
Downloads
Downloads
Published
How to Cite
Issue
Section
License

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International License.